Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EMOS 4:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EMOS 4:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Nʼihi ya, ihe ndị a ka m na-aga ime gị, gị bụ Izrel. Ebe ọ bụkwa na ejikerela m ime gị ihe ndị a, jikere, O Izrel, izute Chineke gị.”

EMOS 4:12 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi nka ka M'gēme gi otú a, gi Israel: ebe ọ bu nka ka M'gēme gi, jikere izute Chineke-gi, gi Israel.