EMOS 4:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EMOS 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“E mere m ka unu nwee eze dị ọcha nʼobodo unu niile, mekwa ka ụkọ nri dị nʼọnụmara unu niile ma unu alọghachikwuteghị m.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara.
Kesaa
EMOS 4 BIUEMOS 4:6 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem kwa, enyewom unu ezé nwuru enwu n'obodo nile unu, na ukọ nri n'ebe nile unu: ma unu alaghachikuteghm; ọ bu ihe si n'ọnu jehova puta.
Kesaa
EMOS 4 IGBOB