EMOS 5:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EMOS 5:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chọsienụ ezi ihe ike, ọ bụghị ihe ọjọọ; ka unu dịrị ndụ. Mgbe ahụ ka ONYENWE ANYị Chineke, Onye pụrụ ime ihe niile ga-anọnyere unu, dịka unu si kwuo.
Kesaa
EMOS 5 BIUEMOS 5:14 IGBOB (Bible Nso)
Chọnu ezi ihe, achọ-kwa-la ihe ọjọ, ka unu we di ndu: Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, ewe si otú a nọnyere unu, otú unu siri.
Kesaa
EMOS 5 IGBOB