Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EMOS 5:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EMOS 5:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, ma hụnụ ezi ihe nʼanya. Meenụ ka ikpe ziri ezi guzosie ike nʼụlọikpe unu. O nwere ike bụrụ na ONYENWE ANYị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile ga-enwe amara nʼahụ ndị fọdụụrụ Josef.

EMOS 5:15 IGBOB (Bible Nso)

Kpọnu ihe ọjọ asì, hunu ezi ihe n'anya, menu ikpé ziri ezi ka o guzosie ike n'ọnu-uzọ-ama: eleghi anya Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, gēmere ndi Josef fọduru amara.