Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EMOS 5:24 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EMOS 5:24 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kama meenụ ka ikpe ziri ezi na-asọgharị dịka mmiri, ka ezi omume na-asọgharịbiga oke dịka iyi nke na-adịghị ata ata.

EMOS 5:24 IGBOB (Bible Nso)

Ma ka ikpé ziri ezi nērùdasi ike dika miri, ezi omume kwa dika miri-iyi nke nērù mb͕e dum.