EMOS 6:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EMOS 6:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ahụhụ dịrị ndị ahụ na-enweghị nsogbu nʼime Zayọn, na ndị ahụ na-ebi nʼizuoke nʼugwu Sameria, bụ ndị a maara aha ha na isi mba nke mba niile, ndị agbụrụ Izrel niile na-abịakwute.
Kesaa
EMOS 6 BIUEMOS 6:1 IGBOB (Bible Nso)
Ahuhu diri ndi nọ jū na Zaion, na ndi nwere ntukwasi-obi n'ugwu Sameria, ndi akpọrọ n'aha n'aha n'etiti isi mba nke mba nile, ndi ulo Israel biakuteworo!
Kesaa
EMOS 6 IGBOB