EMOS 6:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EMOS 6:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu na-aṅụ mmanya site nʼọba; na-ete mmanụ makarịsịrị mma, ma ịla nʼiyi nke Josef adịghị ewute ha.
Kesaa
EMOS 6 BIUEMOS 6:6 IGBOB (Bible Nso)
ndi nāṅu manya-vine n'ọkwa-nwusa, ọ bu kwa manu kachasi nma ka ha ji ete onwe-ha; ma ha ariaghi ọria n'ihi nkpaji akpajiri Josef.
Kesaa
EMOS 6 IGBOB