EMOS 8:11
EMOS 8:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya, “mgbe m ga-eziga oke ụnwụ nʼelu ala, ọ bụghị ụnwụ nke nri maọbụ nke akpịrị ịkpọ nkụ nke mmiri, kama ọ bụ oke ụnwụ nke ịnụ okwu niile nke ONYENWE ANYị.
Kesaa
Gụọ EMOS 8