DANIEL 1:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 1:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke mere ka ụmụ okorobịa anọ ndị a nwee ọgụgụisi pụrụ iche na nghọta nʼihe ọbụla gbasara edemede na amamihe niile. Daniel nwekwara nghọta ịkọwa ụdị ọhụ niile na nrọ niile.
Kesaa
DANIEL 1 BIUDANIEL 1:17 IGBOB (Bible Nso)
Ma umu-okoro anọ ndia, Chineke nyere ha ọmuma-ihe na uche n'akwukwọ na amam-ihe nile: Daniel ghọta-kwa-ra ọhù na nrọ nile.
Kesaa
DANIEL 1 IGBOB