DANIEL 1:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 1:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Daniel kpebiri nʼobi ya na ọ gaghị emerụ onwe ya site nʼiri nri maọbụ ịṅụ mmanya eze. Ya mere ọ rịọrọ onyeisi ndị ozi ka ọ hapụ ya ka ọ ghara imerụ onwe ya.
Kesaa
DANIEL 1 BIUDANIEL 1:8 IGBOB (Bible Nso)
Daniel we tiye nka n'obi-ya na ọ gaghi-ewere ihe-oriri ọma eze ma-ọbu manya-vine ọ nāṅu me onwe-ya ka ọ ghara idi nsọ: o we chọ n'aka onye-isi ndi-onozi ka ọ ghara ime onwe-ya onye nādighi nsọ.
Kesaa
DANIEL 1 IGBOB