DANIEL 1:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 1:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke mere ka Daniel nweta ihuọma na obi ebere nʼaka onyeisi ndị na-ejere eze ozi. O nwekwara ọmịiko nʼebe Daniel nọ nʼihi ọnọdụ ha.
Kesaa
DANIEL 1 BIUDANIEL 1:9 IGBOB (Bible Nso)
Chineke we nye Daniel ka enwe ebere na obi-ebere nile n'aru ya n'iru onye-isi ndi-onozi.
Kesaa
DANIEL 1 IGBOB