DANIEL 10:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 10:3 IGBOB (Bible Nso)
Nri anāchọsi ike nke-uku ka m'nērighi, anu na manya-vine abàghi kwa n'ọnum, eteghkwam onwem manu maọli, rue mb͕e ogologo ízù atọ ruzuru.
Kesaa
DANIEL 10 IGBOBDANIEL 10:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Erighị m nri ọma ọbụla, erikwaghị m anụ, aṅụkwaghị m mmanya, eteghị m mmanụ otite ọbụla nʼahụ m nʼime izu ụka atọ a niile.
Kesaa
DANIEL 10 BIU