Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DANIEL 12:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 12:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọtụtụ ka a ga-eme ka ha dị ọcha, sachaa ha mee ka ha dị ọcha na-enweghị ntụpọ, a ga-anụchakwa ha. Ma ndị ajọ omume ga-aga nʼihu nʼajọ omume ha. O nweghị onye ajọ omume nke ga-aghọtakwa ihe, ma ndị ahụ maara ihe ga-aghọta ihe ihe a pụtara.

DANIEL 12:10 IGBOB (Bible Nso)

Ọtutu madu gēme onwe-ha ka ha di ọcha, ha gēme onwe-ha ka ha nwue ọcha, agānucha kwa ha; ma ndi nēmebi iwu gēmebi iwu; ndi nile nke nēmebi iwu agaghi-aghọta kwa ihe: ma ndi ahu ndi nwere uche gāghọta.