Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DANIEL 12:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 12:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ahụ bụ ndị maara ihe, ka a ga-eme ka ha nwuo ọcha dịka ihe mbara eluigwe. Ndị ahụ niile na-emekwa ka ọtụtụ si nʼihe ọjọọ mee ezi omume ga-enwukwa dịka kpakpando ruo mgbe ebighị ebi.

DANIEL 12:3 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi ahu ndi nwere uche ganēnwu ọcha dika onwunwu-ọcha nke mbara-ígwé; ndi nēme ọra madu ka ha ghọ ndi ezi omume ganāmu kwa dika kpakpando rue mb͕e nile ebighi-ebi.