Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DANIEL 4:37 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 4:37 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ugbu a, mụ bụ Nebukadneza na-eto, na-asọpụrụ Eze nke eluigwe, nʼihi na ọrụ ya niile dị mma, ụzọ ya niile kwụ ọtọ. Nʼihi na o nwere ike ijide ndị nganga kwanye ha ọnụ nʼime ntụ.

DANIEL 4:37 IGBOB (Bible Nso)

Ub͕u a mu onwem, bú Nebukadneza, nāja, nēbuli, nāsọpuru Eze nke elu-igwe; n'ihi na ọlu-Ya nile bu ezi-okwu, uzọ-Ya nile bu kwa ikpé: ọzọ, ndi nējeghari na npako, Ọ puru ime ka ha di ala.