Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DANIEL 6:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 6:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼikpeazụ, eze nyere iwu, ha kpụpụtara Daniel tụba ya nʼolulu ọdụm. Eze gwara Daniel, “Ka Chineke gị, onye ahụ ị na-efe mgbe niile, zọpụta gị.”

DANIEL 6:16 IGBOB (Bible Nso)

Mb͕e ahu eze kwuru, ha we me ka Daniel bia, ha we tubà ya n'olùlù ọdum. Eze zara, si Daniel, Chineke-gi, Onye gi onwe-gi nēfè mb͕e nile, Ya onwe-ya gādọputa gi.