DANIEL 6:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 6:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke m zitere mmụọ ozi ka o mechie ọnụ ọdụm ndị a, ka ha si otu a hapụ inwe ike ịmetụ m aka, nʼihi na Chineke maara na aka m dị ọcha. Ọ makwaara na o nweghị ihe ọbụla m mere mejọọ gị.”
Kesaa
DANIEL 6 BIUDANIEL 6:22 IGBOB (Bible Nso)
Chinekem ezitewo mọ-ozi-Ya, we kpuchita ọnu ọdum ndia, ha emerughkwam aru: n'ihi na n'iru Ya ọ bu emeghi-ihe-ọjọ ka ahuru nimem; ọzọ kwa, n'iru gi, eze, ọ dighi ihe-imeru-aru m'meworo.
Kesaa
DANIEL 6 IGBOB