Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DANIEL 7:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 7:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Nʼime ọhụ m nʼabalị, a hụrụ onye yiri nwa nke mmadụ, ka ọ nọ na-abịa nʼigwe ojii nke eluigwe. Onye a bịara nso nʼebe onye ahụ na-adị site na mbụ nọ. E dubatakwara ya nʼihu ya.

DANIEL 7:13 IGBOB (Bible Nso)

Anọm nāhu n'ọhù nile nke abali, ma, le, otù onye, nke di ka nwa nke madu, nọ nābia n'igwe-oji nke elu-igwe, ọ bu kwa Onye ochie ahu ka ọ biakutere, ha we me ka ọ biarue nso n'iru Ya.