Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DANIEL 7:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DANIEL 7:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ bụ ndị nsọ nke Onye kachasị ihe niile elu, ga-anara alaeze. Ọ ga-abụkwa nke ha ruo mgbe ebighị ebi.’

DANIEL 7:18 IGBOB (Bible Nso)

Ma ndi nsọ nke Onye ahu nke kachasi ihe nile elu gānata ala-eze ahu, nwe ala-eze ahu rue mb͕e ebighi-ebi, ọbuná rue mb͕e nile ebighi-ebi.