DANIEL 9:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 9:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi nke a, echere m Onyenwe anyị Chineke ihu, rịọ ya arịrịọ, site nʼekpere na arịrịọ amara, nʼibu ọnụ, na iyikwa akwa mkpe na ntụ.
Kesaa
DANIEL 9 BIUDANIEL 9:3 IGBOB (Bible Nso)
M'we che Onye-nwe-ayi Chineke irum, ichọ Ya n'ekpere na aririọ-amara di iche iche, n'obubu-ọnu na ákwà-nkpe na ntu.
Kesaa
DANIEL 9 IGBOB