DANIEL 9:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
DANIEL 9:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Onyenwe anyị Chineke anyị ka obi ebere na mgbaghara niile dịrị, nʼihi na anyị enupurula gị isi.
Kesaa
DANIEL 9 BIUDANIEL 9:9 IGBOB (Bible Nso)
Onye-nwe-ayi Chineke-ayi ka obi-ebere nile na nb͕aghara nile diri; n'ihi na ayi anupuwo isi n'okpuru Ya
Kesaa
DANIEL 9 IGBOB