DEUTERONOMI 11:20-21
DEUTERONOMI 11:20-21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Dee ha nʼelu ibo ọnụ ụlọ gị na nke ọnụ ụzọ ama gị. Ka ụbọchị ndụ unu na nke ụmụ unu dị ogologo nʼala ahụ unu na-aga ibi nʼime ya, nke ONYENWE ANYị kwere nna unu na nkwa. Dịka ogologo ụbọchị niile ha nke eluigwe dị nʼelu, ụwa dịkwa nʼokpuru ya.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 11