DEUTERONOMI 14:23
DEUTERONOMI 14:23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ị ga-erikwa mkpụrụ ndị a nʼihu ONYENWE ANYị, bụ Chineke gị, nʼebe ahụ ọ ga-ahọpụta ka ọ bụrụ ebe obibi ya, ị ga-anọ nʼebe ahụ rie otu ụzọ nʼụzọ iri nke ọka gị, na mmanya vaịnị ọhụrụ gị, na mmanụ oliv gị, na nwa mbụ nke igwe ehi gị, na igwe ewu na atụrụ gị. Ihe e ji eme nke a bụ ka ị mụta ịtụ egwu ONYENWE ANYị Chineke gị ụbọchị ndụ gị niile.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 14DEUTERONOMI 14:23 Bible Nso (IGBOB)
I gēri kwa ihe n'iru Jehova, bú Chineke-gi, n'ebe ahu nke Ọ gārọputa ime ka aha-Ya biri n'ebe ahu, bú otù uzọ n'uzọ iri nke ọka-gi, na nke manya-vine ọhu gi, na nke manu-gi, na umu eburu uzọ mu nke ìgwè ehi-gi na nke ìgwè ewu na aturu-gi; ka i we muta itu egwu Jehova, bú Chineke-gi, ubọchi-gi nile.
Kesaa
Gụọ DEUTERONOMI 14