Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

DEUTERONOMI 9:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

DEUTERONOMI 9:8 IGBOB (Bible Nso)

Na Horeb ka unu kpasu-kwa-ra Jehova iwe, Jehova we wesa unu iwe ikpochapu unu.

DEUTERONOMI 9:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu kpasuru ONYENWE ANYị iwe nʼugwu Horeb, ya mere o jiri were iwe laa unu nʼiyi.