Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EKLISIASTIS 12:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EKLISIASTIS 12:1 IGBOB (Bible Nso)

Cheta kwa Onye kèworo gi n'ubọchi nile i di n'okorọbia, mb͕e ubọchi ihe ọjọ akābiaghi, na mb͕e arọ akābiarughi nso, mb͕e i gāsi, Ha atọghim utọ

EKLISIASTIS 12:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, cheta Onye kere gị mgbe ị ka bụ okorobịa, tupu ụbọchị ọjọọ ndị ahụ abịa, na mgbe afọ aka abịarubeghị mgbe ị ga-asị, “Ha anaghị atọkwa m ụtọ.”