EKLISIASTIS 4:9-10
EKLISIASTIS 4:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mmadụ abụọ ka mma karịa otu onye, nʼihi na ha ga-arụpụta ọtụtụ ihe: Otu onye nʼime ha daa, onye nke ọzọ ga-apalite ya. Ma mgbe ọ bụ naanị otu onye, onye ga-apalite ya? Ọ nọ nʼime nsogbu.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 4EKLISIASTIS 4:9-10 Bible Nso (IGBOB)
Abua di nma kari otù; n'ihi na ha nwere ezi ugwọ-ọlu nime ndọb͕u ha nādọb͕u onwe-ha n'ọlu. N'ihi na ọ buru na ha ada, otù nime ha gēme ka ibe-ya bilie: ma ahuhu gādiri onye ahu nke nání ya di mb͕e ọ nāda, ọ dighi kwa onye abua o nwere ime ka o bilie.
Kesaa
Gụọ EKLISIASTIS 4