NDI EFESỌS 1:4-5
NDI EFESỌS 1:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Dịka o si họpụta anyị nʼime Kraịst tupu a tọọ ntọala ụwa, ka anyị bụrụ ndị dị nsọ na ndị na-enweghị ịta ụta nʼihu ya nʼịhụnanya. O kpebiri ime anyị ụmụ ya site nʼihi Kraịst Jisọs. Ma o mekwara ihe ndị a niile nʼihi na ọ tọrọ ya ụtọ nʼobi, bụrụkwa ihe o zubere ime.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 1