NDI EFESỌS 4:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI EFESỌS 4:26 IGBOB (Bible Nso)
Unu emehiela mb͕e unu nēwe iwe: ekwela anyanwu da na nkpasu-iwe-unu
Kesaa
NDI EFESỌS 4 IGBOBNDI EFESỌS 4:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ị na-ewe iwe emehiekwala. Ekwela ka anyanwụ daa mgbe ị ka nọ na-ewe iwe.
Kesaa
NDI EFESỌS 4 BIU