NDI EFESỌS 6:16-17
NDI EFESỌS 6:16-17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe niile, unu echefula ijide okwukwe unu dị ka ọta nke unu ga-eji kụchapụ àkụ niile na-enwu ọkụ nke ajọ onye ahụ ga-agba nʼebe unu nọ. Nabatanụ nzọpụta dị ka okpu igwe, werekwanụ okwu Chineke dị ka mma agha nke Mmụọ Nsọ na-enye unu.
Kesaa
Gụọ NDI EFESỌS 6