Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ESTA 7:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ESTA 7:6 IGBOB (Bible Nso)

Esta we si, Otù onye-nkpab͕u na onye-iro, bú Heman ọjọ a. Heman we tua egwu nke-uku n'iru eze na nwunye eze.

ESTA 7:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Esta zara, “Ọ bụ onye iro na onye mmegide. Ọ bụ Heman, nwoke ọjọọ a!” Mgbe ahụ, ụjọ dị ukwu jidere Heman nʼihu eze na nwunye eze.