ỌPUPU 12:26-27
ỌPUPU 12:26-27 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ụmụ unu ga-ajụ unu ajụjụ sị, ‘Gịnị ka ofufe a pụtara?’ Unu ga-azaghachi ha sị, ‘Ọ bụ aja ngabiga anyị na-achụrụ ONYENWE ANYị nʼihi na ọ gafere ụlọ ụmụ Izrel nʼala Ijipt, mgbe o gburu ndị Ijipt, ma o nweghị onye ọbụla nʼime anyị o gburu.’ ”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 12ỌPUPU 12:26-27 Bible Nso (IGBOB)
O gēru kwa, mb͕e umu-unu gāsi unu, Gini bu òfùfè a unu nwere? na unu gāsi, Àjà ngabiga ka ọ bu nke anāchuru Jehova, Onye gabigara ulo nile nke umu Israel n'Ijipt, mb͕e O tiri ndi Ijipt ihe, O we naputa ulo nile ayi. Ndi Israel we rube isi, kpọ isi ala.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 12