ỌPUPU 13:17
ỌPUPU 13:17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe Fero mesịrị kwere ka ụmụ Izrel laa, Chineke edughị ha site nʼụzọ ahụ gafere ala ndị Filistia. Ọ bụ ezie na ụzọ ahụ dị nso karịa. Chineke mere nke a nʼihi na o chere nʼobi ya sị, “Ọ bụrụ na ndị a ezute agha, ha nwere ike ịgbanwe obi ha tụgharịa ịlaghachi azụ nʼIjipt.”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 13