ỌPUPU 17:6-7
ỌPUPU 17:6-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Lee, Aga m eguzo nʼihu gị nʼakụkụ nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ mkpara gị nʼelu nkume ahụ. Mmiri ga-asọpụtakwa site na ya, ka ndị mmadụ ṅụọ.” Ya mere, Mosis mere otu a nʼihu ndị okenye Izrel niile. Nʼihi nke a, ọ kpọrọ aha ebe ahụ Masa na Meriba nʼihi esemokwu ụmụ Izrel na nʼihi nwale ha nwalere ONYENWE ANYị, na-asị, “ONYENWE ANYị ọ nọnyeere anyị, ka ọ bụ na ọ nọnyereghị anyị?”
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 17ỌPUPU 17:6-7 Bible Nso (IGBOB)
Le, M'gaje iguzo n'iru gi n'ebe ahu n'elu oké nkume nime Horeb, i gēti oké nkume ahu ihe, miri gēsi kwa nime ya puta, ka ndim we ṅua. Moses we me otú a n'anya ndi-okenye Israel. O we kpọ aha ebe ahu Masa, na Meriba, n'ihi ise-okwu nke umu Israel, na n'ihi na ha nwara Jehova, si, Jehova, Ọ̀ nọ n'etiti ayi, ma-ọbu na Ọ nọghi?
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 17