Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌPUPU 21:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ỌPUPU 21:23 IGBOB (Bible Nso)

Ma ọ buru na ajọ ihe aputa, i gēme kwa ka ndu lara ndu

ỌPUPU 21:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ọ bụrụ na nwanyị ahụ a nwụọ nʼihi mmerụ ahụ ahụ e merụrụ ya, a ga-eme ka nwoke ahụ merụrụ ya ahụ nwụọ.