ỌPUPU 31:2-5
ỌPUPU 31:2-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Lee, ahọpụtala m Bezalel nwa Uri, nwa Hua, onye si nʼebo Juda, emejupụtakwala m ya na Mmụọ nke Chineke, nʼamamihe, nghọta, ihe ọmụma na ike ije ozi ọrụ ǹka dị iche iche, ichepụta ihe ǹka dị iche iche, nke metụtara ọlaọcha na ọlaedo na bronz, ịwa nkume na ido nkume, ịkwa ǹka osisi, na ịrụ ọrụ ǹka dị iche iche.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 31ỌPUPU 31:2-5 Bible Nso (IGBOB)
Le, akpọwom Bezalel n'aha, bú nwa Uri, nwa Hua, nke ebo Juda: emejuwokwam ya na Mọ nke Chineke, n'amam-ihe, na nime nghọta, na n'ihe-ọmuma, na n'ije-ozi ọ bula, icheputa ọlu onye-ọ̀kà di iche iche, ilu ọlu n'ọla-edo, na n'ọla-ọcha, na n'ọla, na n'ilu ọlu onye-ọ̀kà na idukọta ya adukọta, na n'ilu ọlu onye-ọ̀kà n'osisi, ilu ọlu n'ije-ozi ọ bula.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 31