ỌPUPU 6:6
ỌPUPU 6:6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ya mere, gwa ụmụ Izrel, ‘Abụ m ONYENWE ANYị. Aga m akpọpụta unu site nʼọnọdụ ịbụ ohu ndị Ijipt. Aga m eme ka unu nwere onwe unu site nʼọnọdụ ịbụ ndị ohu nye ha. Aga m eji aka ike m nke m ga-esetipụ, ya na ihe ngosipụta dị ukwuu nke ikpe ikpe m, gbapụta unu.
Kesaa
Gụọ ỌPUPU 6