EZIKIEL 17:24
EZIKIEL 17:24 Bible Nso (IGBOB)
Osisi nile nke ọhia ewe mara na Mu onwem, bú Jehova, emewo ka osisi nke di elu di ala, emewom ka osisi nke di ala di elu, emewom ka osisi nke di ndu kpọnwua, emewom ka osisi nke kpọnwuru akpọnwu ma ifuru: Mu onwem, bú Jehova, ekwuwo me kwa ya.
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 17EZIKIEL 17:24 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼoge ahụ, osisi ọhịa niile ga-amata na mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, bụ onye na-egbuda osisi niile dị elu, ma na-ewelikwa ndị dị nta elu. Na ọ bụ m na-eme ka osisi dị ndụ kpọnwụọ, ma na-emekwa ka nke nwụrụ anwụ dịrị ndụ. “ ‘Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị ekwuola ya. Aghakwaghị m ime ya.’ ”
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 17