EZIKIEL 24:14
EZIKIEL 24:14 Bible Nso (IGBOB)
Mu onwem, bú Jehova, ekwuwo okwu: ọ gābia, M'gēme kwa ya; M'gaghi-arapu, M'gaghi-eme kwa ebere, M'gaghi-echèghari; dika uzọ-gi nile si di, na dika omume-gi nile si di, otú a ka ha gēkpe gi ikpe; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 24EZIKIEL 24:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“ ‘Mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị ekwuola ya. Oge m ji emezu ihe m kwuru eruola. Agaghị m ahapụ imezu ya. Agaghị m eme ebere maọbụ weghachi aka m azụ. A ga-ekpe gị ikpe dịka omume na obibi ndụ gị si dị. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị kwubiri ya.’ ”
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 24