Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EZIKIEL 4:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EZIKIEL 4:15 IGBOB (Bible Nso)

O we sim, Le, enyewom i ǹsí ehi n'ọnọdu ǹsí madu, i gēme kwa achicha-gi n'elu ya.

EZIKIEL 4:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ sịrị, “Ọ dị mma, aga m enye gị nsị ehi nʼọnọdụ nke mmadụ, nʼelu ya ka ị ga-akwado achịcha gị.”