Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

EZIKIEL 4:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

EZIKIEL 4:17 IGBOB (Bible Nso)

ka nri na miri we kọ ha, ka o we ju kwa ha anya, otù onye n'aru ibe-ya, ha ewe ta aru n'ajọ omume-ha.

EZIKIEL 4:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m eme ka ihe oriri na mmiri ọṅụṅụ kọọ ha. Ha ga na-elerịta onwe ha anya nʼoke egwu, ha ga-anwụkwa nʼihi mmehie ha.”