EZIKIEL 7:9
EZIKIEL 7:9 Bible Nso (IGBOB)
Anyam agaghi-enwe kwa ebere, M'gaghi-enwe kwa ọmiko: dika uzọ-gi nile si di ka M'gētiyekwasi gi ihe, ihe-árú-gi nile gādi kwa n'etiti gi; unu ewe mara na Mu onwem, bú Jehova, nētib͕u.
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 7EZIKIEL 7:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Agaghị m emere gị ebere, agakwaghị m ahapụ ịta gị ahụhụ. Aga m akwụghachi gị dịka omume gị si dị, kwụghachikwa gị nʼihi ibi ndụ rụrụ arụ niile nke dị nʼetiti unu. “ ‘Mgbe ahụ, ị ga-amata na ọ bụ mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị, na-eti unu ihe ndị a.
Kesaa
Gụọ EZIKIEL 7