JENESIS 1:9-10
JENESIS 1:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Chineke kwuru sị, “Ka mmiri dị nʼokpuru mbara eluigwe chịkọta onwe ha ọnụ nʼotu ebe, ka ala akọrọ pụta.” O sikwa otu a dịrị. Chineke kpọrọ ala akọrọ ahụ “ala,” kpọọ mmiri ahụ chịkọtara onwe ha ọnụ “osimiri.” Chineke lere anya hụ na ha dị mma.
Kesaa
Gụọ JENESIS 1