JENESIS 14:18-19
JENESIS 14:18-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Melkizedek, eze Salem, onye nchụaja Chineke nke kachasị ihe niile elu, wepụtara achịcha na mmanya, ọ gọziri Ebram sị ya, “Ngọzị dịrị Ebram site nʼaka Chineke nke kachasị ihe niile elu, Onye kere eluigwe na ụwa.
Kesaa
Gụọ JENESIS 14JENESIS 14:18-19 Bible Nso (IGBOB)
Melkizedek, bú eze Selem, we buputa achicha na manya-vine: onye ahu bu kwa onye-nchu-aja diri Chineke Nke kachasi ihe nile elu. Ọ we gọzie ya, si, Onye agọziri agọzi ka Abram bu site n'aka Chineke Nke kachasi ihe nile elu, bú Onye-nwe elu-igwe na uwa
Kesaa
Gụọ JENESIS 14