JENESIS 14:22-23
JENESIS 14:22-23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma Ebram zara eze Sọdọm sị, “Eweliri m aka m elu ṅụọ iyi nye ONYENWE ANYị Chineke nke kachasị ihe niile elu, Onye kere eluigwe na ụwa, sị na agaghị m esi nʼaka gị were ihe ọbụla bụ nke gị, ọ bụladị eriri maọbụ eriri akpụkpọụkwụ. Ka ị ghara ị sị, ‘Ọ bụ m mere ka Ebram baa ọgaranya.’
Kesaa
Gụọ JENESIS 14JENESIS 14:22-23 Bible Nso (IGBOB)
Abram we si eze Sọdọm, Eweliwom akam nye Jehova, bú Chineke Nke kachasi ihe nile elu, Onye-nwe elu-igwe na uwa, na m'gaghi-ewere ihe ma-ọli nime ihe ọ bula nke i nwere, site n'ogho we rue eriri-akpukpọ-ukwu, ka i we ghara isi, Mu onwem emewo Abram ka ọ buru ọgaranya.
Kesaa
Gụọ JENESIS 14