Jehova we leta Sera dika Ọ siri, Jehova we me Sera dika O kwuru.
ONYENWE ANYị jiri amara leta Sera dịka o kwuru na ọ ga-eme. ONYENWE ANYị meere Sera ihe o kwere na nkwa.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị