JENESIS 22:15-16
JENESIS 22:15-16 Bible Nso (IGBOB)
Mọ-ozi nke Jehova we si n'elu-igwe kpọ Abraham òkù nke ub͕ò abua, si, Ejim Onwem ṅu iyi, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta, na n'ihi na i mewo ihe a, n'ihi na i b͕ochighi kwa nwa-gi nwoke, onye i nwere nání ya
Kesaa
Gụọ JENESIS 22JENESIS 22:15-16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mmụọ ozi ONYENWE ANYị sitere nʼeluigwe kpọọ Ebraham oku nke ugboro abụọ, sị, “Mụ onwe m, bụ ONYENWE ANYị, ji onwe m na-aṅụ iyi na-ekwupụta sị, ebe ọ bụ na i mere ihe dị otu a, na i kwenyere iji nwa gị nwoke, naanị otu nwoke i nwere chụọrọ m aja
Kesaa
Gụọ JENESIS 22