JENESIS 49:8-9
JENESIS 49:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Gị, Juda, ụmụnne gị ga-eto gị. Aka gị ga-adị nʼolu ndị iro gị. Ụmụ ndị ikom nna gị ga-akpọ isiala nye gị. Ị bụ nwa ọdụm, gị, Juda, i si nʼịchụ nta lọta, nwa m. Dịka ọdụm, ọ na-amakpu, na-edina ala, dịka nne ọdụm, onye ga-anwa anwa kpọtee ya?
Kesaa
Gụọ JENESIS 49