HABAKUK 2:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HABAKUK 2:20 IGBOB (Bible Nso)
Ma Jehova nọ n'ulo uku Ya di nsọ: dere du n'iru Ya, gi uwa nile.
Kekọrịta
HABAKUK 2 IGBOBHABAKUK 2:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ONYENWE ANYị nọ nʼime ụlọnsọ ukwu ya. Ya mere, ka ụwa niile dere duu nʼihu ya.
Kekọrịta
HABAKUK 2 BIU