Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HABAKUK 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HABAKUK 3:2 IGBOB (Bible Nso)

Jehova, anuwom ihe anuru bayere Gi, m'tua egwu: Jehova, tute ọlu-Gi n'etiti arọ nile, N'etiti arọ̀ nile ka I gēme ka amara ya; N'oké iwe cheta obi-ebere.

Kekọrịta
HABAKUK 3 IGBOB

HABAKUK 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ONYENWE ANYị anụla m ihe niile e kwuru banyere ude gị. Ịdị ukwuu nke ọrụ gị niile na-emekwa ka m dere duu nʼegwu nʼihu gị, ONYENWE ANYị. Mekwaa ya ọzọ nʼoge nke anyị, mekwaa ka anụ akụkọ ya nʼọgbọ anyị. Nʼoke iwe gị chetakwa ebere.

Kekọrịta
HABAKUK 3 BIU