NDI-HIBRU 10:38-39
NDI-HIBRU 10:38-39 Bible Nso (IGBOB)
Ma onye ezi omume nkem gēsite n'okwukwe di ndu: Ọ buru kwa na ọ gēwezuga onwe-ya, ihe-ya adighi nkpuru-obim ezi nma. Ma ayi onwe-ayi adighi n'etiti ndi wezugara onwe-ha ila n'iyì; kama ayi di n'etiti ndi kwere ekwe inweta nkpuru-obi-ha.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 10NDI-HIBRU 10:38-39 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma, “Onye ezi omume nkem ga-esite nʼokwukwe dị ndụ. Mkpụrụobi m agaghị e nwee mmasị nʼime onye ọbụla na-alaghachi azụ.” Ma anyị abụghị ndị na-alaghachi azụ si otu a laa nʼiyi. Kama anyị dịnyere ndị nwere okwukwe, bụrụkwa ndị a zọpụtara.
Kesaa
Gụọ NDI-HIBRU 10